Matthew 22:7 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
“Mgbe eze ahụ nụrụ ihe ha mere ndị ozi ya, o were iwe nke ukwuu, zipụ ndị agha ya ka ha gaa laa ndị ogbu mmadụ ahụ nꞌiyi, rechapụkwa obodo ha nꞌọkụ.
Igbo 2006
Ma eze ahu were iwe; o we ziga usu-ndi-agha-ya nile, la ndi-ob͕u-madu ahu n'iyì, rechapu kwa obodo-ha ọku.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Onye eze ahụ were iwe nke ukwuu, zipụ ndị agha ya ka ha gaa laa ndị ogbu mmadụ ahụ nʼiyi, rechapụkwa obodo ha nʼọkụ.