Matthew 22:8 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Emesịa, ọ kpọrọ ndị na-ejere ya ozi si ha, ‘Edoziri m oriri ọlụlụ nwụnye a ma ndị ahụ a kpọrọ ka ha bịa rie ya ekwesịghị ugwu e nyere ha.
Igbo 2006
Mb͕e ahu ọ si ndi-orù-ya, Edozisiwo ọlulu-nwunye nkem, ma ndi akpọrọri ekwesighi.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
“Mgbe ahụ ọ gwara ndị ohu ya sị, ‘E doziela m oriri ọlụlụ di na nwunye, ma ndị a kpọrọ oku ekwesighị ekwesi.