Matthew 22:9 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ugbu a, gaanụ nꞌakụkụ ụzọ nile, kpọbatanụ ndị nile unu hụrụ, ka ha bịa nꞌoriri ọlụlụ nwụnye a.’
Igbo 2006
Ya mere, ganu n'ab͕ata uzọ nile, ka ha ra kwa, bú ndi unu gāhu, kpọ ha bia n'oriri ọlulu-nwunye nkem.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ugbu a, gaanụ nʼakụkụ ụzọ niile, kpọbatanụ ndị niile unu hụrụ, ka ha bịa nʼoriri ọlụlụ di na nwunye a.’