Matthew 23:1 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Mgbe ahụ Jisọs gwara igwe mmadụ ahụ nile na ndị na-eso ụzọ ya okwu sị,
Igbo 2006
Mb͕e ahu Jisus gwara ìgwè madu nile na ndi nēso uzọ-Ya okwu,
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ahụ Jisọs gwara igwe mmadụ ahụ niile na ndị na-eso ụzọ ya sị,