Matthew 23:19 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Leenụ ka unu si bụrụ ndị ìsì! Olee nke karịrị ukwuu? Ọ̀ bụ onyinye dị nꞌelu ebe ịchụ aja ka ọ̀ bụ ebe ịchụ aja na-edo onyinye ahụ nsọ?
Igbo 2006
Ndi-ìsì: n'ihi na òle nke ka uku, ihe-onyinye, ma-ọbu ebe-ichu-àjà nke nēdo ihe-onyinye ahu nsọ?
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Leenụ ka unu si bụrụ ndị ìsì! Olee nke karịrị ukwuu? Ọ bụ onyinye dị nʼelu ebe ịchụ aja ka ọ bụ ebe ịchụ aja na-edo onyinye ahụ nsọ?