Matthew 23:21 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Otu a kwa, onye ji ụlọ nsọ ahụ ṅụọ iyi jikwa ụlọ nsọ ahụ na Chineke bi nꞌime ya na-aṅụ iyi.
Igbo 2006
Onye ji kwa ulo nsọ ahu ṅu iyí, o ji ya, na Onye bi nime ya, ṅu iyí.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Otu a kwa, onye ji ụlọnsọ ahụ ṅụọ iyi jikwa ụlọnsọ ahụ na onye bi nʼime ya na-aṅụ iyi.