Matthew 23:31 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
“Site nꞌokwu ọnụ unu unu na-ezipụta onwe unu na unu bụ ụmụ ndị ajọ omume ahụ gburu ndị amụma.
Igbo 2006
Ya mere unu nāb͕a àmà megide onwe-unu, na unu bu umu nke ndi b͕uru ndi-amuma.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Site nʼụzọ dị otu a, unu na-agba akaebe megide onwe unu na unu bụ ụmụ ndị gburu ndị amụma.