Matthew 23:32 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Gaanụ sorokwa nzọ ụkwụ nna unu ha, ka unu rụzuo ọrụ ọjọọ ahụ ha malitere.
Igbo 2006
Unu onwe-unu mezu kwa ihe-ọtùtù nke nna-unu-hà.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Gaanụ sorokwa nzọ ụkwụ nna unu ha, ka unu rụzuo ọrụ ahụ ha malitere.