Matthew 23:36 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Nꞌezie, asị m unu, ikpe banyere ihe ndị a nile, nke na-amụba site nꞌoge gara aga, ga-abịakwasị ọgbọ a.
Igbo 2006
N'ezie asim unu, ihe ndia nile gābiakwasi ọb͕ọ a.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼezie agwa m unu, ihe ndị a niile, ga-abịakwasị ọgbọ a.