Matthew 23:39 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Nꞌihi na asị m gị, na ị gaghị ahụkwa m anya ọzọ tutuu ruo mgbe i jikeere ịnabata m na ịsịkwa, ‘Ngọzi na-adịrị onye ahụ na-abịa nꞌaha Onyenwe anyị.’ ”
Igbo 2006
N'ihi na asim unu, Unu agaghi-ahum ọzọ site n'ub͕u a ma-ọli, rue mb͕e unu gāsi, Onye agọziri agọzi ka Onye ahu bu Nke nābia n'aha Onye-nwe-ayi.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼihi na asị m unu, unu agaghị ahụ m anya ọzọ tutu ruo mgbe unu ga-asị, Onye a gọziri agọzi ka onye ahụ bụ nke na-abịa nʼaha Onyenwe anyị. ”