Matthew 23:8 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Unu ekwela ka onye ọ bụ kpọọ unu aha dị otu a. Nꞌihi na ọ bụ nanị Chineke bụ onye ozizi unu nwere. Unu nile bụkwa ụmụnne. Ọ dịghị onye ka ibe ya ukwuu.
Igbo 2006
Ma ka aghara ikpọ unu onwe-unu, Rabai: n'ihi na otù Onye bu Onye-ozizí-unu, ma unu onwe-unu nile bu umu-nna.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
“Unu ekwela ka onye ọbụla kpọọ unu ‘Onye ozizi,’ nʼihi na unu nwere naanị otu Onye ozizi. Unu niile bụkwa ụmụnne. Ọ dịghị onye ka ibe ya ukwuu.