Matthew 24:11 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Mgbe ahụ ọtụtụ ndị amụma ụgha ga-apụta. Ha ga-eduhiekwa ọtụtụ nꞌokwukwe ha.
Igbo 2006
Ọtutu ndi-amuma ugha gēbili kwa, duhie kwa ọtutu madu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ahụ ọtụtụ ndị amụma ụgha ga-apụta. Ha ga-eduhiekwa ọtụtụ mmadụ.