Matthew 24:13 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ma ndị nwere ntachi obi ruo ọgwụgwụ ka a ga-azọpụta.
Igbo 2006
Ma onye were ntachi-obi nọgide rue ọgwugwu ihe nile, onye ahu ka agāzọputa.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma onye ga-eguzosi ike ruo ọgwụgwụ ka a ga-azọpụta.