Matthew 24:25 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Chetakwanụ na agwala m unu ihe ndị a nile, tupuu ha emezuo.
Igbo 2006
Le, agwawom unu mb͕e akēmeghi ya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Lee, agwala m unu ihe ndị a, mgbe ha na-emebeghị.