Matthew 24:28 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Chetakwanụ na ebe ọ ụla ozu dị ebe ahụ ka udele na-ezukọta.
Igbo 2006
Ebe ọ bula ozu di, n'ebe ahu ka udele gēzukọ.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Matakwanụ na ebe ọbụla ozu dị, nʼebe ahụ ka udele na-ezukọta.