Matthew 24:34 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ihe ndị a nile aghaghị imezu tupuu ọgbọ a agabiga.
Igbo 2006
N'ezie asim unu, Ọb͕ọ a agaghi-agabiga ma-ọli, rue mb͕e ihe ndia nile gēme.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼezie agwa m unu, ihe ndị a niile aghaghị imezu tupu ọgbọ a agabiga.