Matthew 24:37 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
“Ọbịbịa m ga-adị ka ihe mere nꞌoge Noa.
Igbo 2006
Ọ bu kwa dika ubọchi Noa diri, otú a ka ọbibia Nwa nke madu gādi.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọbịbịa Nwa nke Mmadụ ga-adị ka ọ dị nʼụbọchị Noa.
Recommended Reading