Matthew 24:40 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
“Mmadụ abụọ ga na-arụkọ ọrụ nꞌubi ha, a ga-ewepụ otu hapụkwa onye nke ọzọ.
Igbo 2006
Mb͕e ahu madu abua gānọ n'ubì; ewere otù, rapu kwa otù:
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mmadụ abụọ ga na-arụkọ ọrụ nʼubi ha, a ga-ewepụ otu hapụkwa onye nke ọzọ.