Matthew 24:41 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ụmụ nwanyị abụọ ga na-akwọ ọka ha nꞌụlọ igwe na-akwọ ọka, a ga-ewepụ otu, ma hapụ nke ọzọ.
Igbo 2006
ndinyom abua ganēgwe nri na nkume-igwe-nri; ewere otù, rapu kwa otù.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ụmụ nwanyị abụọ ga na-akwọ nri na nkume igwe nri, a ga-ewere otu, ma hapụkwa nke ọzọ.