Matthew 24:50 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Onyenwe gị ga-alọta nꞌụbọchị ị na-atụghị anya ya.
Igbo 2006
onye-nwe orù ahu gābia n'ubọchi ọ nēleghi anya ya, na n'oge hour ọ nāmaghi,
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nna ukwu ohu ahụ ga-alọta nʼụbọchị ọ na-atụghị anya, nʼoge awa ọ na-amakwaghị.