Matthew 24:8 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ma ihe ndị a nile bụ nanị mmalịte ịta ahụhụ nke ga-abịa.
Igbo 2006
Ma ihe ndia nile bu nmalite ihe-nb͕u.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma ihe ndị a niile bụ naanị mmalite ịta ahụhụ nke ga-abịa.