Matthew 25:18 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
“Ma ohu ahụ natara otu narị naịra gara gwuo ala lie ya, nꞌihi ichezi ya nke oma.
Igbo 2006
Ma onye nara otù talent ahu jere gwu ala, zobe ego onye-nwe-ya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma onye ahụ natara otu talenti gara gwuo ala lie ego nna ya ukwu, nʼihi ichezi ya nke ọma.