Matthew 25:4 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ise ndị maara ihe wụjuru mmanụ nꞌiheọkụ ha, ma tinyekwara onwe ha karama mmanụ ọkụ ọzọ.
Igbo 2006
ma ndi ahu nwere uche ji manu n'aria-ha tiyere ọwa-ha.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ise ndị maara ihe, wụjuru mmanụ ọkụ na karama, tinyekwa oriọna ha.