Matthew 25:7 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
“Mgbe ahụ ụmụ agbọghọ nile biliri mụnye ọkụ ha.
Igbo 2006
Mb͕e ahu umu-ab͕ọghọ ahu nile biliri, we dozie ọwa-ha.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
“Mgbe ahụ ụmụ agbọghọ niile ahụ biliri mụnye oriọna ha.