Matthew 26:10 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ebe Jisọs matara ihe ha na-atamu nꞌobi ha, ọ jụrụ ha sị, “Gịnị mere unu ji na-ata nwanyị ụta? Ọ̀ bụ nꞌihi na ọ na-emere ihe ọma?
Igbo 2006
Ma mb͕e Jisus mara ya, Ọ si ha, Gini mere unu nēsob͕u nwanyi a? n'ihi na ọ luru ọlu ọma n'arum.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ebe Jisọs matara ihe ha na-atamu nʼobi ha, ọ sịrị ha, “Gịnị mere unu ji esogbu nwanyị a? O merela m ihe dị mma.