Matthew 26:11 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Unu na ndị ogbenye ga-anọ oge nile, ma ọ bụghị mụ na unu ga-anọ mgbe nile.
Igbo 2006
N'ihi na unu nwere ndi-ob͕eye n'etiti unu mb͕e nile; ma unu enweghi Mu onwem mb͕e nile.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Unu na ndị ogbenye ga-anọ oge niile, ma ọ bụghị mụ na unu ga-anọ mgbe niile.