Matthew 26:12 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ihe nwanyị a mere, ịwụ m mmanụ a nꞌahụ, bụ idozi ahụ m nꞌihi olili nke a ga-eli ya.
Igbo 2006
N'ihi na n'iwusi manu-otite a n'arum, o mere ya ka o we doziem n'olìlì.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼihi na site nʼịwụ m mmanụ otite a nʼahụ, o doziela m maka olili.