Matthew 26:13 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Nꞌezie, ana m agwa unu sị, na ebe ọ bụla e zisara ozi ọma a nꞌuwa nile, a ga na-echeta nwanyị a nꞌihi ihe ọma a o meere m.”
Igbo 2006
N'ezie asim unu, Ebe ọ bula agēkwusa ozi ọma nka n'uwa dum, agēkwuta kwa ihe nke nwanyi a mere, ka ọ buru ihe-ncheta-ya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼezie, ana m agwa unu, nʼebe ọbụla ezisara oziọma a nʼụwa niile, a ga na-echeta nwanyị a nʼihi ihe ọma a o meere m.”