Matthew 26:2 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
“Dị ka unu maara nke ọma, mmemme ngabiga ga-amalite mgbe ụbọchị abụọ gasịrị. Nꞌoge ahụ a ga-ararakwa m nye ka a kpọgide m nꞌobe.”
Igbo 2006
Unu matara na mb͕e ubọchi abua gasiri ememe ngabiga nābia, arara kwa Nwa nke madu nye ka akpọgide Ya n'obe.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
“Dị ka unu maara nke ọma, Mmemme Ngabiga ga-amalite mgbe ụbọchị abụọ gasịrị. Nʼoge ahụ, a ga-ararakwa Nwa nke Mmadụ nye ka a kpọgide ya nʼobe.”