Matthew 26:20 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Nꞌanyasị ụbọchị ahụ, Jisọs na ndị na-eso ụzọ ya iri na abụọ ahụ nọdụrụ ala na-eri oriri ahụ.
Igbo 2006
Ma mb͕e o ruru anyasi, Ya na ndikom iri na abua ahu ndi nēso uzọ-Ya nọduru na nri;
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼuhuruchi ụbọchị ahụ, ya na ndị na-eso ụzọ ya iri na abụọ ahụ nọdụrụ ala nʼoche nri ahụ.