Matthew 26:21 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Mgbe ha na-eri nri, Jisọs kwuru sị, “Ana m agwa unu eziokwu, otu onye nꞌime unu ga-arara m nye nꞌaka ndị ga-egbu m.”
Igbo 2006
mb͕e ha nēri ihe, Ọ si, N'ezie asim unu, na otù onye si n'etiti unu puta gāraram nye.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ha na-eri nri, o kwuru sị, “Nʼezie ana m agwa unu, na otu onye nʼime unu ga-arara m nye.”