Matthew 26:22 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Okwu a wutere ndị na-eso ụzọ ya nke ukwuu. Ha malitere ịjụ ya nꞌotu nꞌotu sị, “Onyenwe anyị, ọ bụ m? Ọ bụ m?”
Igbo 2006
O we wuta ha ri nne, ha nile n'otù n'otù we malite isi Ya, Ọ̀ bu mu, Onye-nwe-ayi?
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ha nwere oke mwute, ma malite ịjụ ya nʼotu nʼotu sị, “Onyenwe anyị, ọ bụ m?”