Matthew 26:25 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Judas, onye ahụ ga-arara ya nye biliri ọtụ jụọ ya sị, “Onye ozizi ọ bụ m?” Jisọs zara sị, “Ee, ọ bụ gị.”
Igbo 2006
Judas, onye nārara ya nye, we za, si, Ọ̀ bu mu, Rabai? Ọ si ya, Gi onwe-gi kwuru.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Judas, onye ahụ raara ya nye jụrụ ya sị, “Onye ozizi ọ bụ m?” Ọ zara sị, “Gị onwe gị ekwuola ya.”