Matthew 26:27 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Mgbe ahụ kwa, ọ naara iko mmanya vaịnị nye Chineke ekele nꞌihi ya, nyekwa ha ndị na-eso ụzọ ya sị ha, “Unu nile ṅụọnụ site nꞌiko a.
Igbo 2006
O we nara iko, kele kwa, we nye ha, si, Unu nile ṅua nime ya;
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ahụ kwa, o burukwara iko mmanya, ma mgbe o nyechara ekele, o bunyere ya ndị na-eso ụzọ ya sị ha, “Unu niile ṅụọnụ site nʼiko a.