Matthew 26:29 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ana m agwa unu eziokwu mgbe m na-asị na agaghị m aṅụ mmanya a ọzọ tutuu ruo ụbọchị ahụ mụ na unu ga-aṅụ ya nꞌụzọ dị iche nꞌalaeze Nna m.”
Igbo 2006
Ma asim unu, M'gaghi-aṅu ma-ọli site n'ub͕u a n'ihe a si n'osisi vine puta, rue ubọchi ahu mb͕e Mu na unu gāṅu ya ọhu n'ala-eze Nnam.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ana m agwa unu, na-agaghị m aṅụ mmanya sitere na mkpụrụ vaịnị ọzọ, tutu ruo ụbọchị ahụ mụ na unu ga-aṅụ ya nʼụzọ dị iche nʼalaeze Nna m.”