Matthew 26:3 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Nꞌoge ahụ, ndị isi nchụaja na ndị ozizi iwu, na ndị okenye ndị Juu zukọtara nꞌime ụlọ Kaịfas onyeisi nchụaja.
Igbo 2006
Mb͕e ahu ndi-isi-nchu-àjà na ndi-okenye nke ndi-Ju zukọrọ n'obí onye-isi-nchu-àjà, onye anākpọ Kaiafas;
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼoge ahụ, ndịisi nchụaja, na ndị okenye zukọtara nʼụlọeze otu onyeisi nchụaja a na-akpọ Kaịfas.