Matthew 26:32 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ma mgbe e mere ka m si na ndị nwụrụ anwụ bilie, aga m aga Galili izute unu nꞌebe ahụ.”
Igbo 2006
Ma mb͕e emere ka M'si n'ọnwu bilie, M'gēburu unu uzọ ga Galili.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma mgbe e mere ka m si nʼọnwụ bilite, aga m ebu unu ụzọ gaa Galili.”