Matthew 26:33 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Pita jiri oke olu kwuo okwu sị, “Ọ bụrụ na mmadụ nile ahapụ gị gbalaa, agaghị m ahapụ gị.”
Igbo 2006
Ma Pita zara, si Ya, Ọ buru na agēme madu nile ka ha ma n'ọnyà n'aru Gi, agaghi-eme ka mu onwem ma n'ọnyà mb͕e ọ bula.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Pita sịrị, “Ọ bụrụ na mmadụ niile agbahapụ gị gbalaga, agaghị m ahapụ gị.”