Matthew 26:35 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ma Pita nọgidesịrị ike nꞌokwu ya sị, “Ọ bụrụ na ọ dị mkpa ka m soro gị nwụọ agaghị m agọnarị gị.” Ndị na-eso ụzọ ya nile kwuru otu ihe ahụ.
Igbo 2006
Pita si Ya, Ọ buru na ọ di nkpà ọbuná ka m'so Gi nwua, agaghm-agọnari Gi ma-ọli. Ọ bu kwa otú a ka ndi ahu nile ndi nēso uzọ-Ya kwuru.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma Pita kwuru sị, “Ọ bụrụ na ọ dị mkpa ka m soro gị nwụọ, agaghị m agọnarị gị.” Ọ bụkwa otu ihe ahụ ka ndị ahụ niile na-eso ụzọ ya kwuru.