Matthew 26:36 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Mgbe Jisọs bịara nꞌogige ahụ a na-akpọ Getsamane, ọ gwara ndị na-eso ụzọ okwu sị ha, “Nꞌọdụnụ nꞌebe a ka m gaa nꞌihu nke nta kpee ekpere.”
Igbo 2006
Mb͕e ahu Jisus na ha biarue ogige anākpọ Getsemane, Ọ we si ndi nēso uzọ-Ya, Nọdunu n'ebe a, rue mb͕e M'gēje n'ebe ahu kpe ekpere.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe Jisọs bịara nʼogige ahụ a na-akpọ Getsameni, ọ gwara ndị na-eso ụzọ ya sị ha, “Nọdụnụ nʼebe a ka m gaa nʼihu nke nta kpee ekpere.”