Matthew 26:40 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Mgbe ọ lọghachiri nꞌebe ndị na-eso ụzọ ya nọ, ọ hụrụ ha ka ha nọ na-arahụ ụra. Ọ kpọrọ Pita sị ya, “Gịnị mere unu mmadụ atọ enweghị ike soro m chee nche, ọ bụladị nwa oge nta?
Igbo 2006
O we biakute ndi nēso uzọ-Ya, Ọ hu ha ka ha nāraru ura, O we si Pita, Ùnu di otú a nēnweghi ike isom che nche otù oge hour?
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ya mere, ọ bịakwutere ndị na-eso ụzọ ya, hụ ha ka ha na-arahụ ụra. Ọ sịrị Pita, “Ọ bụ na unu enweghị ike i soro m chee nche, ọ bụladị otu awa?