Matthew 26:42 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ọ laghachiri azụ nke ugboro abụọ kpeekwa ekpere sị, “Nna, ọ bụrụ na iko a agaghị agabiga ma ọ bụghị na m ṅụrụ ya ka e mee uche gị.”
Igbo 2006
O we rapu ha je kwa ọzọ nke ub͕ò abua, kpe ekpere, si, Nnam, ọ buru na nka apughi igabiga, ma ọ buru na aṅughm ya, ka eme ihe I nāchọ.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ laghachiri azụ nke ugboro abụọ kpeekwa ekpere sị, “Nna m, ọ bụrụ na iko a agaghị agabiga ma ọ bụghị na m ṅụrụ ya, ka e mee uche gị.”