Matthew 26:43 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ọ lọghachikwara ọzọ hụkwa ndị na-eso ụzọ ya ka ha na-arahụ ụra, nꞌihi na ha enweghị ike ighewe anya ha oghe.
Igbo 2006
O we bia kwa ọzọ, hu ha ka ha nāraru ura, n'ihi na anya-ha di arọ́.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ lọghachikwara ọzọ hụkwa ka ha na-arahụ ụra, nʼihi na anya ha dị arọ.