Matthew 26:45 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Mgbe ọ lọghachikwutere ndị na-eso ụzọ ya, ọ gwara ha okwu sị, “Unu nọrịrị na-arahụ ụra, na-ezukwa ike? Mbaa! Lee, oge ahụ abịala! Oge a ga-arara m nye nꞌaka ndị mmehie.
Igbo 2006
Mb͕e ahu Ọ biakute ndi nēso uzọ-Ya, si ha, Nārarunu ura site n'ub͕u a, nēzu-kwa-nu ike: le, oge hour nkem di nso, anārara Nwa nke madu nye n'aka ndi-nmehie.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ọ lọghachikwutere ndị na-eso ụzọ ya, ọ sịrị ha, “Unu ka nọ na-arahụ ụra, na-ezukwa ike? Lee, oge awa ahụ abịala, a rarala Nwa nke Mmadụ nye nʼaka ndị mmehie.