Matthew 26:46 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Bilienụ ka anyị na-aga nꞌihu! Lee, nwoke ahụ na-arara m nye na-abịa ugbu a!”
Igbo 2006
Bilienu, ka ayi je: le, onye nāraram nye nọ nso.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Bilienụ ka anyị gawa. Lee, onye ahụ na-arara m nye na-abịa!”