Matthew 26:48 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Judas agwala ha rị na nzuzo sị, “Nwoke ahụ m ga-esutu ọnụ bụ onye unu na-achọ, jidesienụ ya aka ike!”
Igbo 2006
Ma onye nārara Ya nye nyere ha ihe-iriba-ama, si, Onye ọ bula m'gēsutu ọnu, Onye ahu bu Ya: jidenu Ya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma onye ahụ na-arara ya nye, nyere ha ihe ịrịbama, sị, “Onye ahụ m ga-esutu ọnụ bụ nwoke ahụ, jidesienụ ya aka ike!”