Matthew 26:49 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ya mere, mgbe Judas bịaruru, ọ bịakwutere Jisọs sị ya, “Ekele, onye ozizi!” O sutukwara ya ọnụ.
Igbo 2006
Ngwa ngwa ọ biakutere Jisus, si, Ekele, Rabai; o we sutu Ya ọnu nke-uku.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ngwangwa o jekwuuru Jisọs sị ya, “Ekele, Onye ozizi!” ma sutukwa ya ọnụ.