Matthew 26:5 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ha kwekọrịta sị, “Anyị agaghị egbu ya tutuu mmemme ngabiga agafechaa, ka ọ hapụ iweta ọgba aghara nꞌetiti ndị bịara maka mmemme ahụ.”
Igbo 2006
Ma ha siri, Ọ bughi n'ememe a, ka ùzù we ghara iputa n'etiti ndi-Ju.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ha kwekọrịta sị, “Ọ gaghị abụ nʼoge mmemme ka ọgbaaghara hapụ ịdị nʼetiti ndị mmadụ.”