Matthew 26:50 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Jisọs zara ya sị, “Enyi m, mee ihe ị bịara ime ngwangwa.” Mgbe ahụ ndị ahụ ha na Judas so bịara jide Jisọs nꞌike.
Igbo 2006
Jisus we si ya, Eyim, me ihe i biara ime. Mb͕e ahu ha biakutere Ya, we tukwasi Jisus aka, jide Ya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Jisọs gwara ya sị, “Enyi m, mee ihe ị bịara ime ngwangwa.” Mgbe ahụ, ndị ikom ahụ bịara nso jide Jisọs, sekpụrụ ya nʼike.