Matthew 26:51 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Otu onye nꞌime ndị ha na Jisọs nọ mịpụtara mma agha ya jiri ya bipụ ntị ohu onyeisi nchụaja.
Igbo 2006
Ma le, otù onye nime ndi ha na Jisus nọ setiri aka-ya, miputa mma-agha-ya, b͕u orù onye-isi-nchu-aja mma, bipu nti-ya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Otu onye nʼime ndị ha na Jisọs nọ, setịrị aka ya, mịpụta mma agha ya, gbuo ohu onyeisi nchụaja, gbupụ ntị ya.